Matiu 21:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O wee hụ otu osisi fig n’akụkụ ụzọ wee jee na ya, ma e nweghị ihe ọ hụrụ n’elu ya ma e wezụga akwụkwọ ndụ.+ O wee sị osisi ahụ: “Amịla mkpụrụ ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.”+ Osisi fig ahụ wee kpọnwụọ ozugbo. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:19 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 240, 244
19 O wee hụ otu osisi fig n’akụkụ ụzọ wee jee na ya, ma e nweghị ihe ọ hụrụ n’elu ya ma e wezụga akwụkwọ ndụ.+ O wee sị osisi ahụ: “Amịla mkpụrụ ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.”+ Osisi fig ahụ wee kpọnwụọ ozugbo.