Mak 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ nọ n’ebe dị anya hụ otu osisi fig nke nwere akwụkwọ, o wee gaa ile ma ọ̀ dị ihe ọ ga-ahụ n’elu ya ma eleghị anya. Ma mgbe o ruru na ya, ọ dịghị ihe ọ hụrụ ma e wezụga akwụkwọ, n’ihi na oge ahụ abụghị oge mkpụrụ fig ji amị.+ Luk 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu inye ihe atụ a: “Otu onye nwere osisi fig a kụrụ n’ubi vaịn ya,+ o wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya,+ ma ọ dịghị nke ọ hụrụ.+
13 Ọ nọ n’ebe dị anya hụ otu osisi fig nke nwere akwụkwọ, o wee gaa ile ma ọ̀ dị ihe ọ ga-ahụ n’elu ya ma eleghị anya. Ma mgbe o ruru na ya, ọ dịghị ihe ọ hụrụ ma e wezụga akwụkwọ, n’ihi na oge ahụ abụghị oge mkpụrụ fig ji amị.+
6 O wee gaa n’ihu inye ihe atụ a: “Otu onye nwere osisi fig a kụrụ n’ubi vaịn ya,+ o wee bịa na-achọgharị mkpụrụ na ya,+ ma ọ dịghị nke ọ hụrụ.+