Diuterọnọmi 28:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 “Jehova ga-achụsasị gị n’etiti ndị niile malite n’otu nsọtụ ụwa ruo na nsọtụ ọzọ nke ụwa,+ n’ebe ahụkwa ka ị ga-efe chi ọzọ ndị ị na-amaghị, ndị gị onwe gị ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị, bụ́ osisi na nkume.+ 2 Ndị Eze 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+ Jeremaya 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ.
64 “Jehova ga-achụsasị gị n’etiti ndị niile malite n’otu nsọtụ ụwa ruo na nsọtụ ọzọ nke ụwa,+ n’ebe ahụkwa ka ị ga-efe chi ọzọ ndị ị na-amaghị, ndị gị onwe gị ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị, bụ́ osisi na nkume.+
21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+
9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ.