Aịzaya 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+ Aịzaya 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+
26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+
4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+