1 Ndị Eze 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ehab wee gwa Obedaya, sị: “Gaa gburugburu ala a ruo n’isi iyi niile nakwa n’iyi ndagwurugwu niile. Ikekwe, anyị ga-ahụ ahịhịa ndụ,+ ka anyị wee chebe ịnyịnya na ịnyịnya ibu anyị ndụ, ka a gharakwa ịla ụmụ anụmanụ anyị n’iyi ọzọ.”+
5 Ehab wee gwa Obedaya, sị: “Gaa gburugburu ala a ruo n’isi iyi niile nakwa n’iyi ndagwurugwu niile. Ikekwe, anyị ga-ahụ ahịhịa ndụ,+ ka anyị wee chebe ịnyịnya na ịnyịnya ibu anyị ndụ, ka a gharakwa ịla ụmụ anụmanụ anyị n’iyi ọzọ.”+