Abụ Ọma 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+ Abụ Ọma 109:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka ndị na-emegide m yiri mmechuihu dị ka uwe,+Ka ha yirikwa ihere dị ka à ga-asị na ọ bụ uwe elu na-enweghị aka.+ Aịzaya 45:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihere ga-eme ha, a ga-emechukwa ha ihu, ha niile. Ndị niile na-arụpụta ihe oyiyi arụsị ga na-ejegharị ná mmechuihu.+
14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+
29 Ka ndị na-emegide m yiri mmechuihu dị ka uwe,+Ka ha yirikwa ihere dị ka à ga-asị na ọ bụ uwe elu na-enweghị aka.+
16 Ihere ga-eme ha, a ga-emechukwa ha ihu, ha niile. Ndị niile na-arụpụta ihe oyiyi arụsị ga na-ejegharị ná mmechuihu.+