4 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihi nnupụisi atọ nke Juda nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ha jụrụ iwu Jehova+ nakwa n’ihi na ha edebeghị ụkpụrụ ya; ma ụgha ha,+ bụ́ nke ndị nna nna ha gbasoro, nọ na-eme ka ha kpafuo.+