Job 34:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E nwere onye na-adịghị ele ndị isi anya n’ihu,Nke na-adịghị emenyere onye a ma ama karịa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+N’ihi na ha niile bụ ọrụ aka ya.+ Jeremaya 52:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onyeisi ndị nche kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ,+ Ndị Rom 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Chineke adịghị ele mmadụ anya n’ihu.+
19 E nwere onye na-adịghị ele ndị isi anya n’ihu,Nke na-adịghị emenyere onye a ma ama karịa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+N’ihi na ha niile bụ ọrụ aka ya.+
24 Onyeisi ndị nche kpụkwaara Seraya+ bụ́ onyeisi nchụàjà na Zefanaya+ onye nchụàjà na-esote ya nakwa mmadụ atọ bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ,+