Jeremaya 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,” ka Jehova kwuru, “na obi eze na obi ndị isi ga-ala n’iyi;+ a ga-emekwa ka ndị nchụàjà nọrọ ná mgbagwoju anya, ọ ga-ejukwa ndị amụma anya.”+
9 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,” ka Jehova kwuru, “na obi eze na obi ndị isi ga-ala n’iyi;+ a ga-emekwa ka ndị nchụàjà nọrọ ná mgbagwoju anya, ọ ga-ejukwa ndị amụma anya.”+