Abụ Ọma 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Weenụ iwe, ma unu emehiela.+Kwuonụ ihe unu chọrọ ikwu n’ime obi unu, n’elu ihe ndina unu,+ ma gba nkịtị. Sila. Abụ Ákwá 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị okenye nke ada bụ́ Zayọn nọ ọdụ n’ala nkịtị, bụ́ ebe ha deere duu.+Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi.+ Ha kere ákwà iru uju n’úkwù.+Ụmụ agbọghọ Jeruselem ekpudowo ihu n’ala.+
4 Weenụ iwe, ma unu emehiela.+Kwuonụ ihe unu chọrọ ikwu n’ime obi unu, n’elu ihe ndina unu,+ ma gba nkịtị. Sila.
10 Ndị okenye nke ada bụ́ Zayọn nọ ọdụ n’ala nkịtị, bụ́ ebe ha deere duu.+Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi.+ Ha kere ákwà iru uju n’úkwù.+Ụmụ agbọghọ Jeruselem ekpudowo ihu n’ala.+