Abụ Ọma 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M gbachiri nkịtị;+ enweghị m ike imeghe ọnụ m,+N’ihi na gị onwe gị mere ihe.+ Jeremaya 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Adịghị m anọ n’etiti ndị na-eme ihe ọchị+ ma soro ha na-aṅụrị ọṅụ.+ M na-anọ naanị m n’ihi aka gị,+ n’ihi na i mewo ka oké iwe ju m obi.+ Abụ Ákwá 3:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Gịnị mere mmadụ dị ndụ, bụ́ dimkpa mmadụ, ga-eji na-eme mkpesa+ n’ihi mmehie ya?+
17 Adịghị m anọ n’etiti ndị na-eme ihe ọchị+ ma soro ha na-aṅụrị ọṅụ.+ M na-anọ naanị m n’ihi aka gị,+ n’ihi na i mewo ka oké iwe ju m obi.+