Abụ Ọma 119:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Echebarala m ụzọ m echiche,+Ka m wee mee ka ụkwụ m laghachi n’ihe ncheta gị.+ Ezikiel 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ọ chọpụtara ya+ ma hapụ mmebi iwu ndị o mere,+ ọ ga-adịrị ndụ. Ọ gaghị anwụ.+ Hagaị 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Chebaranụ ụzọ unu echiche.+