1 Samuel 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ugbu a, ekwela ka ọbara m tasa n’ala n’ihu Jehova;+ n’ihi na eze Izrel apụwo ịchọ otu àkpịrị́,+ dị nnọọ ka mmadụ si achụgharị ọkwà n’elu ugwu.”+ Abụ Ọma 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Agbabawo m n’ime Jehova.+Olee ihe mere unu ji na-asị mkpụrụ obi m:“Felaanụ n’ugwu unu dị ka nnụnụ!+
20 Ma ugbu a, ekwela ka ọbara m tasa n’ala n’ihu Jehova;+ n’ihi na eze Izrel apụwo ịchọ otu àkpịrị́,+ dị nnọọ ka mmadụ si achụgharị ọkwà n’elu ugwu.”+
11 Agbabawo m n’ime Jehova.+Olee ihe mere unu ji na-asị mkpụrụ obi m:“Felaanụ n’ugwu unu dị ka nnụnụ!+