1 Ndị Eze 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze wee nye iwu ka ha na-awapụta nnukwute nkume ndị dị oké ọnụ,+ iji jiri nkume a wapụtara awapụta+ tọọ ntọala ụlọ ahụ.+ 1 Ndị Eze 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E ji nkume dị oké ọnụ+ wuo ha niile dị ka ọ̀tụ̀tụ̀ a chọrọ si dị, bụ́ nkume ndị a wapụtara awapụta, ndị e jikwa mma ịkwọ nkume kwọọ, n’ime nakwa ná mpụta, malite na ntọala ruo n’ebe o jedebere n’elu, nakwa ná mpụta ya ruo n’ogige ukwu ahụ.+
17 Eze wee nye iwu ka ha na-awapụta nnukwute nkume ndị dị oké ọnụ,+ iji jiri nkume a wapụtara awapụta+ tọọ ntọala ụlọ ahụ.+
9 E ji nkume dị oké ọnụ+ wuo ha niile dị ka ọ̀tụ̀tụ̀ a chọrọ si dị, bụ́ nkume ndị a wapụtara awapụta, ndị e jikwa mma ịkwọ nkume kwọọ, n’ime nakwa ná mpụta, malite na ntọala ruo n’ebe o jedebere n’elu, nakwa ná mpụta ya ruo n’ogige ukwu ahụ.+