Diuterọnọmi 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A sị nnọọ na ha maara ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche!+Ha gaara eche echiche banyere ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.+ Jeremaya 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọbụna ụgbala nke na-efe n’eluigwe maara oge ya a kara aka;+ nduru+ na elekentịọba na nnụnụ bulbul—nke ọ bụla n’ime ha maara nke ọma oge o ji alọta. Ma ndị m amaghị mkpebi ikpe Jehova.”’+
29 A sị nnọọ na ha maara ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche!+Ha gaara eche echiche banyere ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.+
7 Ọbụna ụgbala nke na-efe n’eluigwe maara oge ya a kara aka;+ nduru+ na elekentịọba na nnụnụ bulbul—nke ọ bụla n’ime ha maara nke ọma oge o ji alọta. Ma ndị m amaghị mkpebi ikpe Jehova.”’+