Abụ Ọma 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Jehova ga-anọdụ n’ocheeze ya ruo mgbe ebighị ebi,+Mee ka ocheeze ya guzosie ike maka ikpe.+ Abụ Ọma 90:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+ Abụ Ọma 102:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, gị onwe gị na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+Ihe ncheta gị ga-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+
12 Jehova, gị onwe gị na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+Ihe ncheta gị ga-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+