Jeremaya 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Gwa ha, sị: ‘Ka anya mmiri na-agbapụta m n’anya n’akwụsịghị akwụsị abalị na ehihie,+ n’ihi na ada na-amaghị nwoke bụ́ ndị m adawo ajọ ọdịda wee gbajie ọkpụkpụ,+ ahụ́ o merụrụ dị oké njọ.+
17 “Gwa ha, sị: ‘Ka anya mmiri na-agbapụta m n’anya n’akwụsịghị akwụsị abalị na ehihie,+ n’ihi na ada na-amaghị nwoke bụ́ ndị m adawo ajọ ọdịda wee gbajie ọkpụkpụ,+ ahụ́ o merụrụ dị oké njọ.+