Jeremaya 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọkpụkpụ gbajiri agbaji+ nke ada bụ́ ndị m emewo ka ahụ́ gwụ m.+ Anọ m ná mwute. Anọ m n’ijuanya.+ Abụ Ákwá 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova esiwo n’ime m tụpụsịa ndị m niile dị ike.+Ọ kpọwo òkù ka e zukọta megide m, iji kụrisịa ụmụ okorobịa m.+Jehova azọchawo mkpụrụ n’ebe nzọchapụta mmanya+ nke ada Juda na-amaghị nwoke.+
15 Jehova esiwo n’ime m tụpụsịa ndị m niile dị ike.+Ọ kpọwo òkù ka e zukọta megide m, iji kụrisịa ụmụ okorobịa m.+Jehova azọchawo mkpụrụ n’ebe nzọchapụta mmanya+ nke ada Juda na-amaghị nwoke.+