Ezikiel 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘“M wee nye ha ụkpụrụ m;+ m mekwara ka ha mara mkpebi ikpe m,+ ka onye na-edebe ha wee site na ha dịrị ndụ.+
11 “‘“M wee nye ha ụkpụrụ m;+ m mekwara ka ha mara mkpebi ikpe m,+ ka onye na-edebe ha wee site na ha dịrị ndụ.+