Abụ Ọma 79:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+ Ezikiel 36:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ya mere, sị ụlọ Izrel, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ụlọ Izrel, ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eme ya, kama ọ bụ n’ihi aha nsọ m nke unu metọrọ n’etiti mba dị iche iche unu batara.”’+
9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+
22 “Ya mere, sị ụlọ Izrel, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ụlọ Izrel, ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eme ya, kama ọ bụ n’ihi aha nsọ m nke unu metọrọ n’etiti mba dị iche iche unu batara.”’+