Ezikiel 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, mma agha m ga-esi n’ọbọ ya pụta imegide anụ ahụ́ niile, malite n’ebe ndịda ruo n’ebe ugwu,+ ka m wee bipụ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume n’ime gị.
4 Ya mere, mma agha m ga-esi n’ọbọ ya pụta imegide anụ ahụ́ niile, malite n’ebe ndịda ruo n’ebe ugwu,+ ka m wee bipụ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume n’ime gị.