Ezikiel 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o righị ihe+ n’elu ugwu,+ o welighịkwa anya ya lee arụsị ụlọ Izrel ndị na-asọ oyi ka nsị,+ o merụghịkwa nwunye nwoke ibe ya,+ ọ gaghịkwa nwaanyị nọ ná nsọ ya nso;+
6 o righị ihe+ n’elu ugwu,+ o welighịkwa anya ya lee arụsị ụlọ Izrel ndị na-asọ oyi ka nsị,+ o merụghịkwa nwunye nwoke ibe ya,+ ọ gaghịkwa nwaanyị nọ ná nsọ ya nso;+