Ezikiel 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ naghị eri ihe e ji chụọrọ arụsị àjà n’elu ugwu.+ Ọ naghị atụkwasị arụsị na-asọ oyi* ndị Izrel na-efe obi. Ya na nwunye onye agbata obi ya anaghị akwa iko.+ Ya na nwaanyị nọ ná nsọ ya anaghị enwe mmekọahụ.+
6 Ọ naghị eri ihe e ji chụọrọ arụsị àjà n’elu ugwu.+ Ọ naghị atụkwasị arụsị na-asọ oyi* ndị Izrel na-efe obi. Ya na nwunye onye agbata obi ya anaghị akwa iko.+ Ya na nwaanyị nọ ná nsọ ya anaghị enwe mmekọahụ.+