Levitikọs 20:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Ihe a bụ ihe a ga-eme ma nwoke na nwunye onye ọzọ kwaa iko: A ga-egburịrị onye ya na nwunye nwoke ibe ya kwara iko. A ga-egbu ma nwoke ahụ ma nwaanyị ahụ kwara iko.+
10 “‘Ihe a bụ ihe a ga-eme ma nwoke na nwunye onye ọzọ kwaa iko: A ga-egburịrị onye ya na nwunye nwoke ibe ya kwara iko. A ga-egbu ma nwoke ahụ ma nwaanyị ahụ kwara iko.+