Job 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ì nwere ogwe aka yiri nke ezi Chineke,+Ị̀ pụkwara iji ụda olu yiri nke ya mee ka égbè eluigwe gbaa?+ 1 Ndị Kọrịnt 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka “ànyị na-akpali Jehova ikwo ekworo”?+ Ànyị ka ya ike?+
9 Ka ì nwere ogwe aka yiri nke ezi Chineke,+Ị̀ pụkwara iji ụda olu yiri nke ya mee ka égbè eluigwe gbaa?+