Aịzaya 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọlaọcha gị aghọọla ifurifu ọla.+ E jiriwo mmiri gwagbuo mmanya ọka wit gị.+ Jeremaya 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha niile bụ ndị isi ike karịa mmadụ niile,+ ha na-agagharị dị ka ndị nkwutọ,+ ha dị ka ọla kọpa na ígwè. Ha niile bụ ndị na-ebibi ihe.+
28 Ha niile bụ ndị isi ike karịa mmadụ niile,+ ha na-agagharị dị ka ndị nkwutọ,+ ha dị ka ọla kọpa na ígwè. Ha niile bụ ndị na-ebibi ihe.+