Abụ Ákwá 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ewoo, lee ka ọlaedo na-egbuke egbuke, bụ́ ọlaedo ọma, sizi gbachuo agbachu!+Lee ka e si wụsa nkume dị nsọ+ n’isi okporo ámá niile!+ Ezikiel 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Nwa nke mmadụ, ụlọ Izrel aghọwo ifurifu ọla n’anya m.+ Ha niile bụ ọla kọpa na gbamgbam na ígwè na opu ndị dị n’ime oké ọkụ. Ha aghọwo ifurifu ọla dị ukwuu, ifurifu ọlaọcha.+
4 Ewoo, lee ka ọlaedo na-egbuke egbuke, bụ́ ọlaedo ọma, sizi gbachuo agbachu!+Lee ka e si wụsa nkume dị nsọ+ n’isi okporo ámá niile!+
18 “Nwa nke mmadụ, ụlọ Izrel aghọwo ifurifu ọla n’anya m.+ Ha niile bụ ọla kọpa na gbamgbam na ígwè na opu ndị dị n’ime oké ọkụ. Ha aghọwo ifurifu ọla dị ukwuu, ifurifu ọlaọcha.+