Ilu 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ite e ji anụcha ihe bụ maka ọlaọcha, ekwú ọkụ bụkwa maka ọlaedo,+ ma, ọ bụ Jehova na-enyocha obi.+ Aịzaya 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+ Jeremaya 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ékò+ agbawo ọkụ. Ọ bụ opu ka ha nwetara n’ọkụ ha.+ Onye na-anụcha ọla anọwo na-anụchasi ọla ike n’efu, e wepụghị ndị ọjọọ.+
10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+
29 Ékò+ agbawo ọkụ. Ọ bụ opu ka ha nwetara n’ọkụ ha.+ Onye na-anụcha ọla anọwo na-anụchasi ọla ike n’efu, e wepụghị ndị ọjọọ.+