Abụ Ọma 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, nyochaa m, leekwa m ule;+Nụchaa akụrụ m na obi m.+ Abụ Ọma 66:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na i nyochawo anyị, Chineke;+Ị nụchawo anyị dị ka e si anụcha ọlaọcha.+ Ilu 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụzọ niile nke mmadụ ziri ezi n’anya ya,+ ma Jehova na-enyocha obi.+ Ilu 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ị sị: “Lee! Anyị amaghị banyere ihe a,”+ ọ̀ bụ na onye na-enyocha obi agaghị achọpụta,+ onye na-elegide mkpụrụ obi gị anya ọ́ gaghị amata+ wee kwụọ mmadụ ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị?+ Aịzaya 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+
12 Ọ bụrụ na ị sị: “Lee! Anyị amaghị banyere ihe a,”+ ọ̀ bụ na onye na-enyocha obi agaghị achọpụta,+ onye na-elegide mkpụrụ obi gị anya ọ́ gaghị amata+ wee kwụọ mmadụ ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị?+
10 Lee! Anụchawo m gị, ma ọ bụghị dị ka ọlaọcha.+ Ahọrọwo m gị n’oké ọkụ nke e ji agbaze ihe nke bụ́ ihe isi ike.+