Abụ Ọma 36:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na, n’anya ya, ọ dị akọ nke ukwuu+Nke na ọ gaghị achọpụta njehie ya ka o wee kpọ ya asị.+ Ilu 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụzọ niile nke mmadụ dị ọcha n’anya ya,+ ma Jehova na-enyocha mmụọ.+ Ilu 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere ọgbọ nke dị ọcha n’anya onwe ya,+ ma a sachapụbeghị nsị ya n’ahụ́ ya.+