Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Emọs 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+