Levitikọs 11:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 iji kpaa ókè+ n’agbata ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha nakwa n’agbata ihe e kere eke dị ndụ a pụrụ iri eri na ihe e kere eke dị ndụ a na-agaghị eri eri.’” Ọrụ Ndịozi 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Pita sịrị: “Ọ dịghị ma ọlị, Onyenwe anyị, n’ihi na eritụbeghị m ihe ọ bụla rụrụ arụ, ma ọ bụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha.”+
47 iji kpaa ókè+ n’agbata ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha nakwa n’agbata ihe e kere eke dị ndụ a pụrụ iri eri na ihe e kere eke dị ndụ a na-agaghị eri eri.’”
14 Ma Pita sịrị: “Ọ dịghị ma ọlị, Onyenwe anyị, n’ihi na eritụbeghị m ihe ọ bụla rụrụ arụ, ma ọ bụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha.”+