Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 11:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “‘Ọ bụ naanị nke a ka unu na-agaghị eri n’etiti anụ ndị na-atagharị ọnụ na ndị ụkwụ ha wara njakpa: kamel, n’ihi na ọ na-atagharị ọnụ ma ụkwụ ya awaghị njakpa. Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.+

  • Levitikọs 11:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 “Anụ ufe ndị a ga-abụ ihe unu ga na-asọ oyi.+ E kwesịghị iri ha eri. Ha bụ ihe na-asọ oyi: ugo+ na ugo na-eri azụ̀ na udele ojii,

  • Levitikọs 20:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Unu ga-akpakwa ókè n’agbata anụ dị ọcha na nke na-adịghị ọcha nakwa n’agbata anụ ufe na-adịghị ọcha na nke dị ọcha;+ unu ejikwala anụ ọhịa na anụ ufe na ihe ọ bụla na-agagharị agagharị n’elu ala, bụ́ ndị m gụpụrụ agụpụ site n’ikwu na ha adịghị ọcha, mee ka mkpụrụ obi unu bụrụ ihe na-asọ oyi.+

  • Diuterọnọmi 14:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “Erila ụdị ihe ọ bụla rụrụ arụ.+

  • Diuterọnọmi 14:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ihe ọ bụla e kere eke na-enupụta n’ìgwè nke nwere nku bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.+ A gaghị eri ha eri.

  • Ezikiel 4:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Lee! E merụghị mkpụrụ obi m emerụ;+ eritụbeghị m anụ nwụrụ anwụ ma ọ bụ anụ a dọgburu adọgbu malite n’oge m bụ nwata,+ ọbụna ruo ugbu a, anụ rụrụ arụ abatụbeghị m n’ọnụ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya