Ọpụpụ 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Unu ga-abụrụ m ndị dị nsọ;+ unu erila anụ dị n’ọhịa nke anụ ọhịa dọgburu adọgbu.+ Unu ga-atụpụrụ ya nkịta.+ Levitikọs 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 A pụrụ iji abụba nke anụ nwụrụ anwụ na abụba nke anụ a dọgburu adọgbu+ mee ihe ọ bụla ọzọ, ma unu erila ya ma ọlị. Levitikọs 11:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Onye riri+ akụkụ ọ bụla nke ozu ya ga-asụ uwe ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede; onye bupụkwara ozu ya ga-asụ uwe ya, ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
31 “Unu ga-abụrụ m ndị dị nsọ;+ unu erila anụ dị n’ọhịa nke anụ ọhịa dọgburu adọgbu.+ Unu ga-atụpụrụ ya nkịta.+
24 A pụrụ iji abụba nke anụ nwụrụ anwụ na abụba nke anụ a dọgburu adọgbu+ mee ihe ọ bụla ọzọ, ma unu erila ya ma ọlị.
40 Onye riri+ akụkụ ọ bụla nke ozu ya ga-asụ uwe ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede; onye bupụkwara ozu ya ga-asụ uwe ya, ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.