Levitikọs 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ gaghịkwa eri anụ ọ bụla nwụrụ anwụ ma ọ bụ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu wee bụrụ onye na-adịghị ọcha site n’iri ya.+ Abụ m Jehova. Ezikiel 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Lee! E merụghị mkpụrụ obi m emerụ;+ eritụbeghị m anụ nwụrụ anwụ ma ọ bụ anụ a dọgburu adọgbu malite n’oge m bụ nwata,+ ọbụna ruo ugbu a, anụ rụrụ arụ abatụbeghị m n’ọnụ.”+ Ọrụ Ndịozi 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Pita sịrị: “Ọ dịghị ma ọlị, Onyenwe anyị, n’ihi na eritụbeghị m ihe ọ bụla rụrụ arụ, ma ọ bụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha.”+
8 Ọ gaghịkwa eri anụ ọ bụla nwụrụ anwụ ma ọ bụ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu wee bụrụ onye na-adịghị ọcha site n’iri ya.+ Abụ m Jehova.
14 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Lee! E merụghị mkpụrụ obi m emerụ;+ eritụbeghị m anụ nwụrụ anwụ ma ọ bụ anụ a dọgburu adọgbu malite n’oge m bụ nwata,+ ọbụna ruo ugbu a, anụ rụrụ arụ abatụbeghị m n’ọnụ.”+
14 Ma Pita sịrị: “Ọ dịghị ma ọlị, Onyenwe anyị, n’ihi na eritụbeghị m ihe ọ bụla rụrụ arụ, ma ọ bụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha.”+