18 Otú ọ dị, ọ bụrụ na e rie anụ àjà udo ya n’ụbọchị nke atọ, a gaghị anabata onye wetara àjà ahụ nke ọma.+ A gaghị agụnyere ya nke a.+ Ọ ga-aghọ ihe rụrụ arụ, mkpụrụ obi nke riri ụfọdụ n’ime ya ga-aza ajụjụ maka njehie ya.+
17 Ndị na-edo onwe ha nsọ, na-eme onwe ha ka ha dị ọcha iji banye n’ubi,+ n’azụ nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe a na-asọ oyi, ọbụna òké,+ ha niile ga-ala n’iyi,” ka Jehova kwuru.