Jeremaya 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe o mesịrị ihe ndị a, m nọ na-agwa ya ka ọ lọghachikwute m,+ ma ọ lọghachikwuteghị m; Juda wee na-ekiri nwanne ya nwaanyị nke na-aghọ aghụghọ.+
7 Mgbe o mesịrị ihe ndị a, m nọ na-agwa ya ka ọ lọghachikwute m,+ ma ọ lọghachikwuteghị m; Juda wee na-ekiri nwanne ya nwaanyị nke na-aghọ aghụghọ.+