Ezikiel 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee malite ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha gbara akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ.+ N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara,+ n’ebe ahụkwa ka a nọ pịa ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke.
3 Ha wee malite ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha gbara akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ.+ N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara,+ n’ebe ahụkwa ka a nọ pịa ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke.