Nehemaya 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M wee malite ịkatọ ndị Juda a ma ama,+ sị ha: “Gịnị bụ ihe ọjọọ a unu na-eme, ọbụna na-emerụ ụbọchị izu ike? Ezikiel 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘I ledawo ebe nsọ m anya, i merụwokwa ụbọchị izu ike m.+
17 M wee malite ịkatọ ndị Juda a ma ama,+ sị ha: “Gịnị bụ ihe ọjọọ a unu na-eme, ọbụna na-emerụ ụbọchị izu ike?