Jeremaya 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A gaghịkwa enye ha ihe oriri iji kasie ha obi n’ihi uju ha na-eruru ndị nwụrụ anwụ;+ a gaghịkwa ebunye ha iko ngụgụ obi ka ha ṅụọ n’ihi nna ha nakwa n’ihi nne ha.+
7 A gaghịkwa enye ha ihe oriri iji kasie ha obi n’ihi uju ha na-eruru ndị nwụrụ anwụ;+ a gaghịkwa ebunye ha iko ngụgụ obi ka ha ṅụọ n’ihi nna ha nakwa n’ihi nne ha.+