Ezikiel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sụọ ude, ekwula okwu. Erukwarala ndị nwụrụ anwụ uju.+ Kee ákwà isi gị,+ yinyekwa akpụkpọ ụkwụ gị n’ụkwụ gị.+ Ekpuchikwala afụ ọnụ gị,*+ erikwala nri mmadụ nyere gị.”+ Hosia 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha agaghị anọgide na-awụpụrụ Jehova mmanya.+ Àjà ha agakwaghị atọ ya ụtọ;+ ọ dị ka nri a na-eri n’oge iru uju+ nye ha; ndị niile na-eri ya ga-emerụ onwe ha. N’ihi na nri ha bụ maka mkpụrụ obi ha; ọ gaghị abata n’ụlọ Jehova.+
17 Sụọ ude, ekwula okwu. Erukwarala ndị nwụrụ anwụ uju.+ Kee ákwà isi gị,+ yinyekwa akpụkpọ ụkwụ gị n’ụkwụ gị.+ Ekpuchikwala afụ ọnụ gị,*+ erikwala nri mmadụ nyere gị.”+
4 Ha agaghị anọgide na-awụpụrụ Jehova mmanya.+ Àjà ha agakwaghị atọ ya ụtọ;+ ọ dị ka nri a na-eri n’oge iru uju+ nye ha; ndị niile na-eri ya ga-emerụ onwe ha. N’ihi na nri ha bụ maka mkpụrụ obi ha; ọ gaghị abata n’ụlọ Jehova.+