2 Samuel 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Devid nọ na-agbago n’ugwu Oliv,+ kwara ákwá na-agbago, o kpuchikwara isi ya;+ ọ gbakwa ụkwụ ọtọ na-aga, ndị niile so ya kpuchikwara isi ha, ha wee kwara ákwá na-agbago.+
30 Devid nọ na-agbago n’ugwu Oliv,+ kwara ákwá na-agbago, o kpuchikwara isi ya;+ ọ gbakwa ụkwụ ọtọ na-aga, ndị niile so ya kpuchikwara isi ha, ha wee kwara ákwá na-agbago.+