Esta 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Mọdekaị gaghachiri n’ọnụ ụzọ ámá eze.+ Ma Heman lara n’ụlọ ya ọsọ ọsọ, na-eru uju, werekwa ihe kpuchie isi ya.+ Jeremaya 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị ukwu ha ezipụwo ndị nta ha ka ha gaa kute mmiri.+ Ha agawo n’olulu mmiri. Ha ahụghị mmiri.+ Ha eburuwo okpokoro ite lọta. E menyewo ha ihere,+ mechuokwa ha ihu, ha ekpuchiwo isi ha.+
12 E mesịa, Mọdekaị gaghachiri n’ọnụ ụzọ ámá eze.+ Ma Heman lara n’ụlọ ya ọsọ ọsọ, na-eru uju, werekwa ihe kpuchie isi ya.+
3 Ndị ukwu ha ezipụwo ndị nta ha ka ha gaa kute mmiri.+ Ha agawo n’olulu mmiri. Ha ahụghị mmiri.+ Ha eburuwo okpokoro ite lọta. E menyewo ha ihere,+ mechuokwa ha ihu, ha ekpuchiwo isi ha.+