Esta 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ụbọchị ndị ahụ, mgbe Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ mmadụ abụọ na-eje ozi n’obí eze, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ, were iwe wee chọwa ụzọ isi gbuo+ Eze Ahazuirọs. Abụ Ọma 131:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 131 Jehova, obi m adịghị mpako,+Anya m adịghịkwa elu;+Etinyeghịkwa m aka n’ịchọ oké ihe,+Ma ọ bụ n’ihe m na-apụghị ịghọta.+
21 N’ụbọchị ndị ahụ, mgbe Mọdekaị na-anọdụ n’ọnụ ụzọ ámá eze, Bigtan na Tiresh, bụ́ mmadụ abụọ na-eje ozi n’obí eze, bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ, were iwe wee chọwa ụzọ isi gbuo+ Eze Ahazuirọs.
131 Jehova, obi m adịghị mpako,+Anya m adịghịkwa elu;+Etinyeghịkwa m aka n’ịchọ oké ihe,+Ma ọ bụ n’ihe m na-apụghị ịghọta.+