2 Samuel 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Devid nọ na-agbago n’ugwu Oliv,+ kwara ákwá na-agbago, o kpuchikwara isi ya;+ ọ gbakwa ụkwụ ọtọ na-aga, ndị niile so ya kpuchikwara isi ha, ha wee kwara ákwá na-agbago.+ Esta 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Mọdekaị gaghachiri n’ọnụ ụzọ ámá eze.+ Ma Heman lara n’ụlọ ya ọsọ ọsọ, na-eru uju, werekwa ihe kpuchie isi ya.+
30 Devid nọ na-agbago n’ugwu Oliv,+ kwara ákwá na-agbago, o kpuchikwara isi ya;+ ọ gbakwa ụkwụ ọtọ na-aga, ndị niile so ya kpuchikwara isi ha, ha wee kwara ákwá na-agbago.+
12 E mesịa, Mọdekaị gaghachiri n’ọnụ ụzọ ámá eze.+ Ma Heman lara n’ụlọ ya ọsọ ọsọ, na-eru uju, werekwa ihe kpuchie isi ya.+