Matiu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ha ruru Jeruselem nso wee bịarute Betfeji, n’Ugwu Oliv, Jizọs zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+ Matiu 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya naanị ha, sị ya: “Gwa anyị, Olee mgbe ihe ndị a ga-eme, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke ọnụnọ gị+ na nke ọgwụgwụ usoro ihe a?”+ Luk 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe ọ garuru Betfeji na Betani nso n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv,+ o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+ Ọrụ Ndịozi 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee si n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv, nke dị nso na Jeruselem, laghachi+ na Jeruselem, nke bụ́ njem na-ewe otu ụbọchị izu ike site n’ebe ahụ.+
21 Mgbe ha ruru Jeruselem nso wee bịarute Betfeji, n’Ugwu Oliv, Jizọs zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+
3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya naanị ha, sị ya: “Gwa anyị, Olee mgbe ihe ndị a ga-eme, gịnị ga-abụkwa ihe ịrịba ama nke ọnụnọ gị+ na nke ọgwụgwụ usoro ihe a?”+
29 Mgbe ọ garuru Betfeji na Betani nso n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv,+ o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+
12 Ha wee si n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv, nke dị nso na Jeruselem, laghachi+ na Jeruselem, nke bụ́ njem na-ewe otu ụbọchị izu ike site n’ebe ahụ.+