Mak 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ha na-abịaru Jeruselem nso, na-erute Betfeji na Betani+ n’Ugwu Oliv, o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya+ Luk 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe ọ garuru Betfeji na Betani nso n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv,+ o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+
11 Mgbe ha na-abịaru Jeruselem nso, na-erute Betfeji na Betani+ n’Ugwu Oliv, o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya+
29 Mgbe ọ garuru Betfeji na Betani nso n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv,+ o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+