Matiu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ha ruru Jeruselem nso wee bịarute Betfeji, n’Ugwu Oliv, Jizọs zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+ Luk 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe ọ garuru Betfeji na Betani nso n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv,+ o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+
21 Mgbe ha ruru Jeruselem nso wee bịarute Betfeji, n’Ugwu Oliv, Jizọs zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+
29 Mgbe ọ garuru Betfeji na Betani nso n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv,+ o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+