Matiu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ha ruru Jeruselem nso wee bịarute Betfeji, n’Ugwu Oliv, Jizọs zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+ Mak 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ha na-abịaru Jeruselem nso, na-erute Betfeji na Betani+ n’Ugwu Oliv, o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya+
21 Mgbe ha ruru Jeruselem nso wee bịarute Betfeji, n’Ugwu Oliv, Jizọs zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+
11 Mgbe ha na-abịaru Jeruselem nso, na-erute Betfeji na Betani+ n’Ugwu Oliv, o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya+