Ezikiel 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nwa nke mmadụ, ọ̀ bụ na ndị ụlọ Izrel, bụ́ ụlọ na-enupụ isi,+ asịghị gị, ‘Gịnị ka ị na-eme?’ Ezikiel 37:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ụmụ ndị gị ga-amalite ịsị gị, ‘Ọ̀ bụ na ị gaghị agwa anyị ihe ihe ndị a pụtaara gị?’+